Ezikiel 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụnwa, bụ́ Jehova, ewedala osisi dị elu ala ma bulie osisi dị ala elu.+ M meela ka osisi dị ndụ kpọnwụọ, meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ dịrị ndụ.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.”’”
24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụnwa, bụ́ Jehova, ewedala osisi dị elu ala ma bulie osisi dị ala elu.+ M meela ka osisi dị ndụ kpọnwụọ, meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ dịrị ndụ.+ Mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.”’”