Ezikiel 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ji nko dọrọ ya dọba n’ime nnukwu ngịga* ma butere ya eze Babịlọn. Ha kpọchiri ya ebe ahụ, ka a ghara ịnụ olu ya ọzọ n’ugwu niile dị n’Izrel.
9 Ha ji nko dọrọ ya dọba n’ime nnukwu ngịga* ma butere ya eze Babịlọn. Ha kpọchiri ya ebe ahụ, ka a ghara ịnụ olu ya ọzọ n’ugwu niile dị n’Izrel.