Ezikiel 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, ha ji nko dọrọ ya dọba n’ime ngịga wee buru ya butere eze Babịlọn.+ Ha wee jiri ụgbụ e ji achụ nta bute ya, ka a ghara ịnụ olu ya ọzọ n’ugwu niile dị n’Izrel.+
9 N’ikpeazụ, ha ji nko dọrọ ya dọba n’ime ngịga wee buru ya butere eze Babịlọn.+ Ha wee jiri ụgbụ e ji achụ nta bute ya, ka a ghara ịnụ olu ya ọzọ n’ugwu niile dị n’Izrel.+