Ezikiel 20:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ṅụrụ iyi ahụ maka na ha anabataghị ihe ndị m kpebiri, ha edebeghị iwu m, ha mebikwara ụbọchị izu ike m, n’ihi na obi ha dị n’arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.+
16 M ṅụrụ iyi ahụ maka na ha anabataghị ihe ndị m kpebiri, ha edebeghị iwu m, ha mebikwara ụbọchị izu ike m, n’ihi na obi ha dị n’arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.+