Ezikiel 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m; ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m, ha merụkwara ụbọchị izu ike m, n’ihi na obi ha dị n’arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị.+
16 n’ihi na ha jụrụ mkpebi ikpe m; ha ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m, ha merụkwara ụbọchị izu ike m, n’ihi na obi ha dị n’arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị.+