Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 32:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 O wee chịrị ọlaedo ahụ ha chịtara ma jiri ihe e ji akpụ ihe kpụọ ya+ wee mee ka ọ ghọọ ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ.+ Ha wee malite ịsị: “Izrel, ihe a bụ Chi gị, nke dupụtara gị n’ala Ijipt.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 ‘Ọ ga-abụkwara unu ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda unu, unu ga-ahụ ya wee cheta ihe niile Jehova nyere n’iwu+ wee mee ha, unu esola obi unu na anya unu,+ bụ́ ihe unu na-eso wee na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 25:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+

  • 1 Ndị Eze 21:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 O wee na-eme oké ihe arụ site n’iso arụsị dị iche iche na-asọ oyi ka nsị,+ dị ka ihe niile ndị Amọraịt mere si dị, bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.’”+

  • Ezikiel 14:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ya mere, gwa ha okwu, ị ga-asịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel nke obi ya dị n’arụsị ya nke na-asọ oyi ka nsị,+ onye debekwara ihe ịsụ ngọngọ nke na-akpatara ya njehie n’ihu ya, onye na-abịakwutekwa onye amụma, mụ onwe m, Jehova, ga-aza ya okwu dị ka arụsị ya ndị na-asọ oyi ka nsị si dị ọtụtụ,+

  • Ọrụ Ndịozi 7:42
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 42 Ya mere, Chineke tụgharịrị ma hapụ ha+ ka ha na-ejere ìgwè ihe dị n’eluigwe ozi dị nsọ, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ndị amụma,+ sị, ‘Unu ụlọ Izrel, ọ bụghị m ka unu chụụrụ anụ n’àjà, ọ bụghịkwa m ka unu chụụrụ àjà dị iche iche ruo afọ iri anọ n’ala ịkpa,+ ka ọ̀ bụ m?

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya