Abụ Ọma 81:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee hapụ ha ka ha buru isi ike nke dị n’obi ha gawa;+Ha wee na-eme dị ka atụmatụ nke ha si dị.+ Ndị Rom 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, Chineke nyefere ha n’aka adịghị ọcha+ dị ka ọchịchọ obi ha si dị, ka ha wee mee ka ahụ́+ ha ghara inwe nsọpụrụ n’etiti onwe ha,+ 2 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka ọrụ njehie rute n’ebe ha nọ, ka ha wee kwere ihe bụ́ ụgha,+
24 Ya mere, Chineke nyefere ha n’aka adịghị ọcha+ dị ka ọchịchọ obi ha si dị, ka ha wee mee ka ahụ́+ ha ghara inwe nsọpụrụ n’etiti onwe ha,+