Levitikọs 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Gị na nwoke edinala+ otú gị na nwaanyị+ si edina. Ọ bụ ihe arụ. Ndị Efesọs 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na ihe ndị ha na-eme na nzuzo na-emedị ihere ịkọ akọ.+