42 Ya mere, Chineke tụgharịrị ma hapụ ha+ ka ha na-ejere ìgwè ihe dị n’eluigwe ozi dị nsọ, dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ ndị amụma,+ sị, ‘Unu ụlọ Izrel, ọ bụghị m ka unu chụụrụ anụ n’àjà, ọ bụghịkwa m ka unu chụụrụ àjà dị iche iche ruo afọ iri anọ n’ala ịkpa,+ ka ọ̀ bụ m?