Ezikiel 20:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 n’ihi na ha emeghị ihe ndị m kpebiri, ha anabataghịkwa iwu m.+ Ha mebiri ụbọchị izu ike m, fewekwa arụsị* dị iche iche na-asọ oyi ndị nna nna ha fere.+
24 n’ihi na ha emeghị ihe ndị m kpebiri, ha anabataghịkwa iwu m.+ Ha mebiri ụbọchị izu ike m, fewekwa arụsị* dị iche iche na-asọ oyi ndị nna nna ha fere.+