Ezikiel 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 n’ihi na ha edebeghị mkpebi ikpe m,+ ha jụkwara ụkpụrụ m,+ ha merụkwara ụbọchị izu ike m,+ anya ha dịkwa n’arụsị ndị nna nna ha ndị na-asọ oyi ka nsị.+
24 n’ihi na ha edebeghị mkpebi ikpe m,+ ha jụkwara ụkpụrụ m,+ ha merụkwara ụbọchị izu ike m,+ anya ha dịkwa n’arụsị ndị nna nna ha ndị na-asọ oyi ka nsị.+