Ezikiel 20:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Unu ga-anọkwa ebe ahụ cheta àgwà unu niile na ihe niile unu mere, ndị unu ji merụọ onwe unu.+ Ihere onwe unu ga na-emekwa unu* n’ihi ihe ọjọọ niile unu mere.+
43 Unu ga-anọkwa ebe ahụ cheta àgwà unu niile na ihe niile unu mere, ndị unu ji merụọ onwe unu.+ Ihere onwe unu ga na-emekwa unu* n’ihi ihe ọjọọ niile unu mere.+