Ezikiel 20:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Mmadụ* niile ga-amakwa na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, sunyere ya ọkụ nakwa na a gaghị emenyụ ya emenyụ.”’”+
48 Mmadụ* niile ga-amakwa na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, sunyere ya ọkụ nakwa na a gaghị emenyụ ya emenyụ.”’”+