Ezikiel 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M ga-eji iwe na ọnụma chịkọta unu otú ahụ e si achịkọta ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè na nkume led* na gbamgbam wụba n’ime nnukwu ọkụ, fụọ ha ọkụ ka ha gbazee. M ga-afụ unu ọkụ ka unu gbazee.+
20 M ga-eji iwe na ọnụma chịkọta unu otú ahụ e si achịkọta ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè na nkume led* na gbamgbam wụba n’ime nnukwu ọkụ, fụọ ha ọkụ ka ha gbazee. M ga-afụ unu ọkụ ka unu gbazee.+