Ezikiel 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Dị ka a na-achịkọta ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè+ na opu na gbamgbam wụba n’ime oké ọkụ, iji fụọ+ ha ọkụ ka ha gbazee,+ otú ahụ ka m ga-esi chịkọta ha n’iwe m nakwa n’ọnụma m, m ga-afụ unu ọkụ wee gbazee unu.
20 Dị ka a na-achịkọta ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè+ na opu na gbamgbam wụba n’ime oké ọkụ, iji fụọ+ ha ọkụ ka ha gbazee,+ otú ahụ ka m ga-esi chịkọta ha n’iwe m nakwa n’ọnụma m, m ga-afụ unu ọkụ wee gbazee unu.