-
Ezikiel 23:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 Ndị mmadụ nọ na-abịakwute ya otú e si abịakwute nwaanyị na-agba akwụna. Ọ bụ otú ahụ ka ha si na-abịakwute Ohola na Oholiba, bụ́ ụmụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ.
-