Ezikiel 23:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ha wee na-abịakwute ya, dị nnọọ ka mmadụ na-abịakwute nwaanyị na-agba akwụna; ọ bụ otú ahụ ka ha si na-abịakwute Ohola na Oholiba dị ka ndị inyom na-eme omume rụrụ arụ.+
44 Ha wee na-abịakwute ya, dị nnọọ ka mmadụ na-abịakwute nwaanyị na-agba akwụna; ọ bụ otú ahụ ka ha si na-abịakwute Ohola na Oholiba dị ka ndị inyom na-eme omume rụrụ arụ.+