Ezikiel 25:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Ịdọm ihe. M ga-egbu ma mmadụ ma anụ ụlọ. M ga-emekwa ka obodo ha tọgbọrọ nkịtị.+ Malite na Timan ruo Didan, a ga-eji mma agha bibie ha.+
13 N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m mee ndị Ịdọm ihe. M ga-egbu ma mmadụ ma anụ ụlọ. M ga-emekwa ka obodo ha tọgbọrọ nkịtị.+ Malite na Timan ruo Didan, a ga-eji mma agha bibie ha.+