Ezikiel 25:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘N’ihi otú obi si fee ndị Filistia azụ, ha ejirila obi ọjọọ na-emegwara ndị mere ha ihe, na-egbukwa ha.+
15 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘N’ihi otú obi si fee ndị Filistia azụ, ha ejirila obi ọjọọ na-emegwara ndị mere ha ihe, na-egbukwa ha.+