-
Ezikiel 31:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ bụ ya mere o ji too ogologo karịa osisi ndị ọzọ niile dị n’ọhịa.
Ọ wara ọtụtụ alaka, ngalaba ya tokwaara na-aga
N’ihi nnukwu mmiri dị n’iyi ndị gbara ya gburugburu.
-