Ezikiel 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ya mere o ji too ogologo karịa osisi ndị ọzọ niile dị n’ọhịa.+ “‘O wee na-awa ọtụtụ alaka, ngalaba ya wee na-etowanye ogologo n’ihi mmiri dị ukwuu dị n’ọwa mmiri ya niile.+
5 Ọ bụ ya mere o ji too ogologo karịa osisi ndị ọzọ niile dị n’ọhịa.+ “‘O wee na-awa ọtụtụ alaka, ngalaba ya wee na-etowanye ogologo n’ihi mmiri dị ukwuu dị n’ọwa mmiri ya niile.+