-
Ezikiel 35:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 M ga-eme ka ndị gị e gburu egbu jupụta n’ugwu ukwu gị niile. Ndị e ji mma agha gbuo ga-adakwa ma n’ugwu nta gị niile ma na ndagwurugwu gị niile ma n’iyi gị niile.
-