Ezikiel 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-eme ka ndị ya e gburu egbu jupụta n’ugwu ukwu ya; ndị e ji mma agha gbuo ga-ada n’ugwu nta gị nakwa na ndagwurugwu gị nakwa n’ọwa mmiri gị niile.+
8 M ga-eme ka ndị ya e gburu egbu jupụta n’ugwu ukwu ya; ndị e ji mma agha gbuo ga-ada n’ugwu nta gị nakwa na ndagwurugwu gị nakwa n’ọwa mmiri gị niile.+