Ezikiel 35:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi. E nweghịkwa onye ga-ebi n’obodo ndị dị n’ala gị.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
9 M ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi. E nweghịkwa onye ga-ebi n’obodo ndị dị n’ala gị.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”