Ezikiel 35:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a m ga-eme gị ga-eme ka ị mara na mụnwa, bụ́ Jehova, nụrụ okwu ọjọọ niile i kwuru banyere ugwu ndị dị n’Izrel. Ị sịrị: “E meela ka ha tọgbọrọ nkịtị. Ọ dịziiri anyị mfe ugbu a ibibi ha.”*
12 Ihe a m ga-eme gị ga-eme ka ị mara na mụnwa, bụ́ Jehova, nụrụ okwu ọjọọ niile i kwuru banyere ugwu ndị dị n’Izrel. Ị sịrị: “E meela ka ha tọgbọrọ nkịtị. Ọ dịziiri anyị mfe ugbu a ibibi ha.”*