Ezikiel 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, nụrụ okwu nlelị niile i kwuru banyere ugwu ndị dị n’Izrel,+ sị: “E mewo ka ha tọgbọrọ n’efu. E nyewo anyị ha ka ha ghọọrọ anyị nri.”+
12 Ị ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, nụrụ okwu nlelị niile i kwuru banyere ugwu ndị dị n’Izrel,+ sị: “E mewo ka ha tọgbọrọ n’efu. E nyewo anyị ha ka ha ghọọrọ anyị nri.”+