Abụ Ọma 83:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Bụ́ ndị sịrị: “Ka anyị weghara ebe obibi Chineke.”+ Ezikiel 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “N’ihi na onye iro ekwuola banyere unu, sị,+ ‘Ntọọ! Ọbụna ebe niile dị elu nke oge ochie+ aghọwo nke anyị!’”’+
2 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “N’ihi na onye iro ekwuola banyere unu, sị,+ ‘Ntọọ! Ọbụna ebe niile dị elu nke oge ochie+ aghọwo nke anyị!’”’+