Jeremaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+ Ezikiel 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ebe ọ bụ na ị sịrị, ‘Mba abụọ ndị a na ala abụọ ndị a—ha ga-abụ nke m, anyị ga-ebichi ala abụọ ndị a,’+ ma Jehova nọ n’ebe ahụ,+
49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+
10 “Ebe ọ bụ na ị sịrị, ‘Mba abụọ ndị a na ala abụọ ndị a—ha ga-abụ nke m, anyị ga-ebichi ala abụọ ndị a,’+ ma Jehova nọ n’ebe ahụ,+