Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ Abụ Ọma 78:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 O wee malite iwu ebe nsọ ya dị nnọọ ka ebe dị elu,+Dị ka ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 58:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
69 O wee malite iwu ebe nsọ ya dị nnọọ ka ebe dị elu,+Dị ka ụwa nke ọ tọrọ ntọala ya ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+
14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+