Ezikiel 38:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị ọzọ so ha bụ Goma na ndị agha ya niile, nakwa ndị si n’ezinụlọ Togama,+ ndị bi n’ime ime ebe ugwu, ha na ndị agha ha niile. Ndị so gịnwa bụ́ Gọg dị ọtụtụ.+
6 Ndị ọzọ so ha bụ Goma na ndị agha ya niile, nakwa ndị si n’ezinụlọ Togama,+ ndị bi n’ime ime ebe ugwu, ha na ndị agha ha niile. Ndị so gịnwa bụ́ Gọg dị ọtụtụ.+