Ezikiel 38:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Shiba+ na Didan,+ ndị ahịa Tashish+ na ndị agha* ya niile ga-asị gị: “Ị̀ bịara ịkwakọrọ ọtụtụ ihe na ibukọrọ nnukwu ihe? Ị̀ kpọkọtara ndị agha gị ka unu bịa bukọrọ ọtụtụ ihe anyị nwere, ma ọlaọcha ma ọlaedo, ma akụ̀ anyị ma ngwongwo anyị?”’
13 “‘Shiba+ na Didan,+ ndị ahịa Tashish+ na ndị agha* ya niile ga-asị gị: “Ị̀ bịara ịkwakọrọ ọtụtụ ihe na ibukọrọ nnukwu ihe? Ị̀ kpọkọtara ndị agha gị ka unu bịa bukọrọ ọtụtụ ihe anyị nwere, ma ọlaọcha ma ọlaedo, ma akụ̀ anyị ma ngwongwo anyị?”’