-
Ezikiel 38:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ọ̀ kwa gị ka m kwuru gbasara ya n’oge gara aga na ị ga-abịa lụso ha agha? Ndị m si n’ọnụ ha kwuo ihe a bụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma Izrel, ndị buru amụma ọtụtụ afọ.’
-