Ezikiel 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ gị+ bụ onye ahụ m kwuru n’oge gara aga banyere ya site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma Izrel, ndị buru amụma n’oge ahụ—ruo ọtụtụ afọ—na m ga-eme ka ị bịakwasị ha?’+
17 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ gị+ bụ onye ahụ m kwuru n’oge gara aga banyere ya site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma Izrel, ndị buru amụma n’oge ahụ—ruo ọtụtụ afọ—na m ga-eme ka ị bịakwasị ha?’+