Ezikiel 38:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-ekpe ya ikpe. M ga-eme ka ya na ndị agha ya rịawa ọrịa na-efe efe.+ Ndị mmadụ ga-anwụkwa. M ga-emekwa ka nnukwu mmiri, akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ,+ na sọlfọ+ zokwasị ya na ndị agha ya na ọtụtụ ndị so ya.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:22 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 155-157
22 M ga-ekpe ya ikpe. M ga-eme ka ya na ndị agha ya rịawa ọrịa na-efe efe.+ Ndị mmadụ ga-anwụkwa. M ga-emekwa ka nnukwu mmiri, akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ,+ na sọlfọ+ zokwasị ya na ndị agha ya na ọtụtụ ndị so ya.+