Ezikiel 46:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “‘Ihe onyeisi ga-eji chụọrọ Jehova àjà a na-esucha ọkụ n’Ụbọchị Izu Ike ga-abụ obere ebule isii ahụ́ dị mma na otu nnukwu ebule ahụ́ dị mma.+
4 “‘Ihe onyeisi ga-eji chụọrọ Jehova àjà a na-esucha ọkụ n’Ụbọchị Izu Ike ga-abụ obere ebule isii ahụ́ dị mma na otu nnukwu ebule ahụ́ dị mma.+