Ezikiel 46:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe ọ ga-eji achụrụ ya àjà ọka ga-abụ otu efa* ntụ ọka maka nnukwu ebule ahụ. Ma, ọ ga-eji ntụ ọka ole ọ ga-ewetali chụọ àjà ọka maka obere ebule ndị ahụ. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin* maka otu efa ntụ ọka.+
5 Ihe ọ ga-eji achụrụ ya àjà ọka ga-abụ otu efa* ntụ ọka maka nnukwu ebule ahụ. Ma, ọ ga-eji ntụ ọka ole ọ ga-ewetali chụọ àjà ọka maka obere ebule ndị ahụ. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin* maka otu efa ntụ ọka.+