Ezikiel 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Àjà ọka* ya ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka otu ebule,+ ọ ga-enyekwa ihe a ga-eji achụrụ ya àjà ọka maka ụmụ ebule ndị ahụ dị ka ọ ga-enyeli.+ Mmanụ ọ ga-enyekwa bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+
5 Àjà ọka* ya ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka otu ebule,+ ọ ga-enyekwa ihe a ga-eji achụrụ ya àjà ọka maka ụmụ ebule ndị ahụ dị ka ọ ga-enyeli.+ Mmanụ ọ ga-enyekwa bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+