Ezikiel 46:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta obere oké ehi ahụ́ dị mma, obere ebule isii na otu nnukwu ebule. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+
6 N’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ, ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta obere oké ehi ahụ́ dị mma, obere ebule isii na otu nnukwu ebule. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+