-
Ezikiel 46:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ ga-ewetakwa otu efa ntụ ọka maka obere oké ehi na otu efa ntụ ọka maka ebule nakwa ntụ ọka ole ọ ga-ewetali maka obere ebule ndị ahụ iji chụọ àjà ọka. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin maka otu efa ntụ ọka.
-