Ezikiel 46:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-enyekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka nwa oké ehi nakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka ebule iji chụọ àjà ọka. Ọ ga-enyekwa ihe ọ bụla ọ ga-enyeli maka ụmụ ebule ndị ahụ; mmanụ ọ ga-enye ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+
7 Ọ ga-enyekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka nwa oké ehi nakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka ebule iji chụọ àjà ọka. Ọ ga-enyekwa ihe ọ bụla ọ ga-enyeli maka ụmụ ebule ndị ahụ; mmanụ ọ ga-enye ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+