-
Ezikiel 46:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ihe ọzọ a ga na-eweta ka e jiri na-achụ àjà ọka kwa ụtụtụ bụ otu ụzọ n’ụzọ isii nke otu efa ntụ ọka, otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin mmanụ nke a ga na-efesa ná ntụ ọka e gwere nke ọma. A ga-eji ya na-achụrụ Jehova àjà ọka. Ihe a bụ iwu ga-adịgide adịgide.
-