-
Ezikiel 46:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Ihe ị ga na-eweta nke a ga-eji na-achụ àjà ọka kwa ụtụtụ bụ otu ụzọ n’ụzọ isii nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa, mmanụ ị ga na-eweta bụ otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin nke a ga na-efesa ná ntụ ọka e gwere nke ọma.+ Àjà ọka a na-achụrụ Jehova bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka, nke a ga na-achụ mgbe niile.
-