Ezikiel 46:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma, ọ bụrụ na o nye otu n’ime ndị na-ejere ya ozi ala ya, ọ ga-abụ nke onye ahụ ruo afọ nnwere onwe.+ Afọ ahụ ruo, ala ahụ ga-abụrụghachi nke onyeisi ahụ. Ọ bụ naanị ụmụ ya ga-eketa ala ya, ya abụrụ nke ha mgbe niile.
17 Ma, ọ bụrụ na o nye otu n’ime ndị na-ejere ya ozi ala ya, ọ ga-abụ nke onye ahụ ruo afọ nnwere onwe.+ Afọ ahụ ruo, ala ahụ ga-abụrụghachi nke onyeisi ahụ. Ọ bụ naanị ụmụ ya ga-eketa ala ya, ya abụrụ nke ha mgbe niile.