Ezikiel 46:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụkwa na o si n’ihe nketa ya nye otu n’ime ndị na-ejere ya ozi onyinye, ọ ga-abụ nke onye ahụ ruo afọ nnwere onwe;+ ọ ga-alaghachiri onyeisi ahụ. Ọ bụ naanị ụmụ ya ga-eketa ala ya ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile.
17 Ọ bụrụkwa na o si n’ihe nketa ya nye otu n’ime ndị na-ejere ya ozi onyinye, ọ ga-abụ nke onye ahụ ruo afọ nnwere onwe;+ ọ ga-alaghachiri onyeisi ahụ. Ọ bụ naanị ụmụ ya ga-eketa ala ya ka ọ bụrụ nke ha mgbe niile.