-
Ezikiel 46:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Onyeisi ekwesịghị ịnara ndị m ala ha. O kwesịrị isi n’ala ya nye ụmụ ya ala, ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime ndị m a ga-anara ala ya.’”
-