Ezikiel 46:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onyeisi agaghị anara ndị m ihe nketa ọ bụla iji chụpụ ha n’ala ha.+ Ọ ga-esi n’ala ya nye ụmụ ya ihe nketa, ka ndị m wee ghara isi n’ala ha gbasasịa.’”+
18 Onyeisi agaghị anara ndị m ihe nketa ọ bụla iji chụpụ ha n’ala ha.+ Ọ ga-esi n’ala ya nye ụmụ ya ihe nketa, ka ndị m wee ghara isi n’ala ha gbasasịa.’”+