-
Ezikiel 46:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 O sikwa n’ogige dị ná mpụta kpọpụta m ma duru m gaa n’akụkụ anọ nke ogige ahụ. M nọkwa ebe ahụ hụ na e nwere ogige dị n’akụkụ nke ọ bụla n’ogige ahụ dị ná mpụta.
-