-
Ezikiel 46:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 O wee kpọpụta m n’ogige dị ná mpụta wee duru m gaa n’isi nkuku anọ nke ogige ahụ, ma, lee! e nwere ogige dị n’otu isi nkuku nke ogige ahụ, ogige ọzọ dịkwa n’isi nkuku nke ọzọ nke ogige ahụ.
-