Ezikiel 46:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 E nwere obere ogige anọ ndị dị n’akụkụ anọ nke ogige ahụ. Ha dị kubit* iri anọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri atọ n’obosara. Ha anọ hà otu.
22 E nwere obere ogige anọ ndị dị n’akụkụ anọ nke ogige ahụ. Ha dị kubit* iri anọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri atọ n’obosara. Ha anọ hà otu.