-
Ezikiel 46:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 E nwere obere ogige ndị dị n’isi nkuku anọ nke ogige ahụ. Ha dị kubit iri anọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri atọ n’obosara. Ha anọ, bụ́ ndị e wuru ihe n’isi nkuku ha, hà nhata.
-